Juliet Asante

Juliet Asante
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoJuliet Yaa Asantewa Asante Dezie
aha enyereJuliet Dezie
aha ezinụlọ yaAsante Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụCape Coast Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Twi Dezie
ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri, philanthropist, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọJohn F. Kennedy School of Government, University of cape coast, University of Media Arts and Communication - Institute of Film and Television, New York Film Academy Dezie
ogo mmụtanzere masters, diploma Dezie
isi agụmakwụkwọPublic administration theory, public policy studies, film directing Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2001 Dezie
Ihe nriteBest Actress Award Dezie
ahọpụtara makaBest Costume Design Dezie
blọọgụ gọọmentịhttps://bsiff.org/ Dezie

Juliet Yaa Asantewa Asante bụ onye ome ihe nkiri Ghana, onye na-emepụta ihe na onye nduzi na onye enyemaka . Ihe nkiri a hụrụ bu, Silver Rain, maka "Ihe nkiri kachasị mma na West Africa" na "Ejiji Kachasị Mma" maka 2015 na Africa Magic Viewer's choice awards (AMVCA) na 2015 "Best Overall Film in Africa". [1] Na 1999, Asante malitere mmepụta ụlọ Eagle House Productions. [2] N'otu afọ ahụ ọ malitekwara "Save Our Women International", [3] bụ ụlọ ọrụ anaghị akwụ ụgwọ na-elekwasị anya na agụmakwụkwọ ụmụ nwanyị wee malite ihe ọhụrụ na-eme obere ihe nkiri maka ekwentị mkpanaaka na Africa na 2014 nke a na-akpọ Mobile Flicks. [4] Ọ bụkwa onye nchoputa na onye isi oche nke Black Star International Film Festival . [5] Eagle Production enyerela aka zụọ ụfọdụ ndị nwoke na nwanyị na-eme ihe nkiri na ndị na Ghana site na aka ọzụzụ ha, Eagle Drama Workshop. [6]

  1. http://africamagic.dstv.com/2015/12/11/amvca-2016-full-nomination-list/
  2. ET Drum | Eagle Productions Limited. web.archive.org (2014-11-29). Archived from the original on 2014-11-29. Retrieved on 2021-09-19.
  3. Save our Women International. SOWI. Archived from the original on 5 March 2015. Retrieved on 22 November 2014.
  4. https://www.theafricandream.net/juliet-asante-africa-film-industry/
  5. Television (2017-03-27). Spotlight on Filmmaker Juliet Yaa Asantewaa Asante (en-US). Huffington Post. Retrieved on 2017-03-29.
  6. "The International Alliance for Women". Retrieved on 26 November 2014. 

Developed by StudentB